10 Ha wee rute n’ebe nzọcha mkpụrụ+ nke dị n’Etad, nke dị n’ógbè Jọdan,+ n’ebe ahụ ka ha kwara nnọọ ákwá arịrị nke ukwuu, o wee ruoro nna ya uju ụbọchị asaa.+
35 E mesịa, mmadụ niile bịara inye Devid nri+ iji gụgụọ ya obi n’otu ụbọchị ahụ, ma Devid ṅụrụ iyi, sị: “Ka Chineke mee m otú a,+ ka ọ tụkwasịkwa ihe na ya, ma ọ bụrụ na m detụ nri ma ọ bụ ihe ọ bụla ọnụ tupu anyanwụ adaa!”+