20 Ma, ọ bụ Benaya,+ nwa Jehoyada,+ nwa otu nwoke bụ́ dike, onye mere ọtụtụ ihe na Kabzil,+ gburu ụmụ ndị ikom abụọ nke Ariel onye Moab; ọ bụkwa ya gbadara wee gbuo ọdụm+ n’ime olulu mmiri n’ụbọchị snoo na-ada.+
5 Onyeisi ìgwè nke atọ nke na-eje ozi, nke nwe ọnwa nke atọ, bụ Benaya+ nwa Jehoyada+ onyeisi nchụàjà. E nwere puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.