2 Samuel 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Benaya+ nwa Jehoyada bụ onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt.+ Ma ụmụ Devid ghọrọ ndị nchụàjà.+ 2 Samuel 20:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Joab bụ onyeisi ndị agha+ niile nke Izrel; Benaya+ nwa Jehoyada+ bụkwa onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt.+ 1 Ndị Eze 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Zedọk+ onye nchụàjà na Benaya+ nwa Jehoyada na Netan+ onye amụma na Shimiaị+ na Riaị na ndị dike+ Devid esonyereghị+ Adọnaịja. 1 Ndị Eze 2:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 E wee gwa Eze Sọlọmọn, sị: “Joab agbagawo n’ụlọikwuu Jehova, ọ nọkwa n’ebe ahụ n’akụkụ ebe ịchụàjà.” Ya mere, Sọlọmọn zigara Benaya nwa Jehoyada, sị: “Gaa wakpo ya!”+ 1 Ihe E Mere 18:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Benaya+ nwa Jehoyada+ bụ onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt;+ ụmụ Devid nọkwa n’ọkwá kasị elu n’akụkụ eze.+
23 Joab bụ onyeisi ndị agha+ niile nke Izrel; Benaya+ nwa Jehoyada+ bụkwa onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt.+
8 Ma Zedọk+ onye nchụàjà na Benaya+ nwa Jehoyada na Netan+ onye amụma na Shimiaị+ na Riaị na ndị dike+ Devid esonyereghị+ Adọnaịja.
29 E wee gwa Eze Sọlọmọn, sị: “Joab agbagawo n’ụlọikwuu Jehova, ọ nọkwa n’ebe ahụ n’akụkụ ebe ịchụàjà.” Ya mere, Sọlọmọn zigara Benaya nwa Jehoyada, sị: “Gaa wakpo ya!”+
17 Benaya+ nwa Jehoyada+ bụ onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt;+ ụmụ Devid nọkwa n’ọkwá kasị elu n’akụkụ eze.+