1 Ndị Eze 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Haịram+ bụ́ eze Taya+ wee zigara Sọlọmọn ndị na-ejere ya ozi,+ n’ihi na ọ nụrụ na ọ bụ ya ka ha tere mmanụ ịbụ eze n’ọnọdụ nna ya; n’ihi na Haịram hụrụ Devid n’anya mgbe niile.+
5 Haịram+ bụ́ eze Taya+ wee zigara Sọlọmọn ndị na-ejere ya ozi,+ n’ihi na ọ nụrụ na ọ bụ ya ka ha tere mmanụ ịbụ eze n’ọnọdụ nna ya; n’ihi na Haịram hụrụ Devid n’anya mgbe niile.+