2 “Nwa nke mmadụ, gwa onye ndú Taya, sị, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru:
“‘“N’ihi na obi gị afụliwo elu,+ ị na-asị, ‘Abụ m chi.+ Mụ onwe m anọdụwo n’oche chi,+ n’etiti oké osimiri,’+ ma mmadụ ka ị bụ,+ ị bụghị chi,+ ị nọ na-eme ka obi gị dị ka obi chi—