Ilu 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Nganga na-abịa tupu nkụpịa,+ mmụọ mpako na-abịakwa tupu ịsụ ngọngọ.+ Aịzaya 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ọ bụ ụbọchị Jehova nke ụsụụ ndị agha.+ Ọ ga-abịakwasị onye ọ bụla dị mpako na onye na-ebuli onwe ya elu, bịakwasịkwa onye ọ bụla e buliri elu ma ọ bụ onye e wedara ala;+ Ezikiel 28:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 I jiriwo amamihe gị dị ukwuu+ na ngwá ahịa i rere+ mee ka akụ̀ gị dị ukwuu,+ obi gị wee dị mpako n’ihi akụ̀ gị.”’+
12 N’ihi na ọ bụ ụbọchị Jehova nke ụsụụ ndị agha.+ Ọ ga-abịakwasị onye ọ bụla dị mpako na onye na-ebuli onwe ya elu, bịakwasịkwa onye ọ bụla e buliri elu ma ọ bụ onye e wedara ala;+
5 I jiriwo amamihe gị dị ukwuu+ na ngwá ahịa i rere+ mee ka akụ̀ gị dị ukwuu,+ obi gị wee dị mpako n’ihi akụ̀ gị.”’+