17 Ndị Filistia wee nụ na e tewo Devid mmanụ ịbụ eze Izrel.+ Ndị Filistia niile wee gbagote ịchọ Devid. Mgbe Devid nụrụ ya, ọ gbadara ebe siri ike mbanye.+
3 Ndị okenye niile nke Izrel wee bịakwute eze na Hibrọn. Ha na Devid wee gbaa ndụ na Hibrọn n’ihu Jehova; e mesịa, ha tere Devid mmanụ+ ịbụ eze Izrel, dị ka okwu Jehova kwuru+ site n’ọnụ Samuel si dị.+