2 Samuel 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Devid wee jụọ Jehova ase,+ ma ọ sịrị: “Agbagola. Gaa nkọnkọ nkọnkọ ruo n’azụ ha, busokwa ha agha n’ihu ebe ahụ osisi beka jupụtara.+ Ilu 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ụzọ gị niile, mara ya,+ ya onwe ya ga-emekwa ka ụzọ gị kwụrụ ọtọ.+
23 Devid wee jụọ Jehova ase,+ ma ọ sịrị: “Agbagola. Gaa nkọnkọ nkọnkọ ruo n’azụ ha, busokwa ha agha n’ihu ebe ahụ osisi beka jupụtara.+