1 Ihe E Mere 14:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Devid wee jụọ+ Chineke ase ọzọ, ezi Chineke wee sị ya: “Achụrụla ha gbagoo. Gaa nkọnkọ nkọnkọ ka i wee ghara ibuso ha agha ihu na ihu, ị ga-ezutekwa ha n’ihu ebe ahụ osisi beka jupụtara.+ Abụ Ọma 84:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ha na-agabiga na ndagwurugwu osisi beka,+Ha na-eme ka ọ ghọọ isi iyi;Onye ozizi ha+ ji ngọzi na-ekpuchi onwe ya.
14 Devid wee jụọ+ Chineke ase ọzọ, ezi Chineke wee sị ya: “Achụrụla ha gbagoo. Gaa nkọnkọ nkọnkọ ka i wee ghara ibuso ha agha ihu na ihu, ị ga-ezutekwa ha n’ihu ebe ahụ osisi beka jupụtara.+
6 Mgbe ha na-agabiga na ndagwurugwu osisi beka,+Ha na-eme ka ọ ghọọ isi iyi;Onye ozizi ha+ ji ngọzi na-ekpuchi onwe ya.