4 N’afọ nke asaa, Jehoyada+ ziri ozi, e wee kpọtara ya ndị isi nke otu narị otu narị ndị nche Keria+ na ndị isi ndị ọgba ọsọ+ n’ụlọ Jehova, ya na ha wee gbaa ndụ,+ o wee mee ka ha ṅụọ iyi+ n’ụlọ Jehova, e mesịa, o gosiri ha nwa eze.
26 Shelomọt a na ụmụnne ya na-elekọta akụ̀ niile e doro nsọ,+ ndị Devid+ bụ́ eze na ndị isi ọnụmara dị iche iche+ na ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha na nke otu narị otu narị ndị agha nakwa ndị isi ụsụụ ndị agha doro nsọ.