1 Ihe E Mere 26:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ha si n’ihe e nwetara n’agha+ nakwa n’ihe a kwatara akwata+ doo ihe dị iche iche nsọ maka ilekọta ụlọ Jehova. 2 Ihe E Mere 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ikpeazụ, ọrụ niile Sọlọmọn nwere ịrụ n’ụlọ Jehova gwụchara,+ Sọlọmọn wee malite iwebata ihe ndị Devid nna ya doro nsọ;+ o wee debe ọlaọcha na ọlaedo na arịa niile n’ebe ndebe akụ̀ nke ụlọ ezi Chineke.+
27 Ha si n’ihe e nwetara n’agha+ nakwa n’ihe a kwatara akwata+ doo ihe dị iche iche nsọ maka ilekọta ụlọ Jehova.
5 N’ikpeazụ, ọrụ niile Sọlọmọn nwere ịrụ n’ụlọ Jehova gwụchara,+ Sọlọmọn wee malite iwebata ihe ndị Devid nna ya doro nsọ;+ o wee debe ọlaọcha na ọlaedo na arịa niile n’ebe ndebe akụ̀ nke ụlọ ezi Chineke.+