2 Ndị Eze 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee hụ, ma, lee, eze guzo n’akụkụ ogidi+ dị ka omenala si dị, ndị isi na ndị opi+ guzokwa n’akụkụ eze, ndị ala ahụ niile nọkwa na-aṅụrị ọṅụ+ ma na-afụ opi. Atalaya+ dọwara uwe ya ozugbo wee malite iti mkpu, sị: “Izu ọjọọ! Izu ọjọọ!”+
14 O wee hụ, ma, lee, eze guzo n’akụkụ ogidi+ dị ka omenala si dị, ndị isi na ndị opi+ guzokwa n’akụkụ eze, ndị ala ahụ niile nọkwa na-aṅụrị ọṅụ+ ma na-afụ opi. Atalaya+ dọwara uwe ya ozugbo wee malite iti mkpu, sị: “Izu ọjọọ! Izu ọjọọ!”+