2 Ndị Eze 11:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehoash+ gbara afọ asaa mgbe ọ malitere ịchị.+ 2 Ndị Kọrịnt 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụghị anyị mere onwe anyị ka anyị ruo eru nke ọma, o siteghịkwa n’ike aka anyị,+ kama ọ bụ Chineke na-eme ka anyị ruo eru nke ọma,+
5 Ọ bụghị anyị mere onwe anyị ka anyị ruo eru nke ọma, o siteghịkwa n’ike aka anyị,+ kama ọ bụ Chineke na-eme ka anyị ruo eru nke ọma,+