Jeremaya 52:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma ogidi abụọ ahụ,+ oké osimiri ahụ,+ oké ehi iri na abụọ ahụ e ji ọla kọpa kpụọ+ bụ́ ndị dị n’okpuru oké osimiri ahụ, ihe ndị e ji ebu ihe, bụ́ ndị Eze Sọlọmọn mere maka ụlọ Jehova,+ a tụghị ịdị arọ nke ọla kọpa e ji kpụọ ha niile atụ̀.+
20 Ma ogidi abụọ ahụ,+ oké osimiri ahụ,+ oké ehi iri na abụọ ahụ e ji ọla kọpa kpụọ+ bụ́ ndị dị n’okpuru oké osimiri ahụ, ihe ndị e ji ebu ihe, bụ́ ndị Eze Sọlọmọn mere maka ụlọ Jehova,+ a tụghị ịdị arọ nke ọla kọpa e ji kpụọ ha niile atụ̀.+