Diuterọnọmi 34:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 nakwa ala Negeb+ na Ógbè Jọdan,+ bụ́ ndagwurugwu* Jeriko, obodo nkwụ,+ ruo Zoa.+ Ndị Ikpe 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụmụ otu nwoke onye Kenaịt,+ bụ́ nna nwunye Mozis,+ wee si n’obodo nkwụ pụta,+ ha na ụmụ Juda, gaa n’ala ịkpa Juda, nke dị na ndịda Erad.+ Ha na ndị bi n’ebe ahụ wee biri.+
16 Ụmụ otu nwoke onye Kenaịt,+ bụ́ nna nwunye Mozis,+ wee si n’obodo nkwụ pụta,+ ha na ụmụ Juda, gaa n’ala ịkpa Juda, nke dị na ndịda Erad.+ Ha na ndị bi n’ebe ahụ wee biri.+