2 Ihe E Mere 32:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ́ bụghị Hezekaya wepụrụ ebe ndị dị elu ya+ na ebe ịchụàjà ya+ wee gwa Juda na Jeruselem, sị: “N’ihu otu ebe ịchụàjà+ ka unu ga na-akpọ isiala,+ ọ bụkwa n’elu ya ka unu ga na-esure ihe nsure ọkụ”?+
12 Ọ́ bụghị Hezekaya wepụrụ ebe ndị dị elu ya+ na ebe ịchụàjà ya+ wee gwa Juda na Jeruselem, sị: “N’ihu otu ebe ịchụàjà+ ka unu ga na-akpọ isiala,+ ọ bụkwa n’elu ya ka unu ga na-esure ihe nsure ọkụ”?+