1 Ihe E Mere 16:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 ha na Himan+ na Jedutọn, tinyere ndị ọzọ a họọrọ, bụ́ ndị a kpọrọ aha+ ka ha na-enye Jehova ekele,+ n’ihi na “obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi”;+ 1 Ihe E Mere 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ụmụ Jedutọn:+ e wepụtara ụmụ Jedutọn, bụ́ Gedalaya+ na Ziraị+ na Jesheya,+ nakwa Shimiaị, na Hashabaya na Matitaya,+ mmadụ isii, bụ́ ndị nọ n’okpuru nna ha bụ́ Jedutọn, onye na-eji ụbọ akwara ebu amụma maka ikele Jehova ekele na inye ya otuto.+
41 ha na Himan+ na Jedutọn, tinyere ndị ọzọ a họọrọ, bụ́ ndị a kpọrọ aha+ ka ha na-enye Jehova ekele,+ n’ihi na “obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi”;+
3 N’ụmụ Jedutọn:+ e wepụtara ụmụ Jedutọn, bụ́ Gedalaya+ na Ziraị+ na Jesheya,+ nakwa Shimiaị, na Hashabaya na Matitaya,+ mmadụ isii, bụ́ ndị nọ n’okpuru nna ha bụ́ Jedutọn, onye na-eji ụbọ akwara ebu amụma maka ikele Jehova ekele na inye ya otuto.+