Ezra 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha wee malite ito+ Jehova na ikele ya site n’ịbụ abụ, sị, “n’ihi na ọ dị mma,+ n’ihi na obiọma* ya n’ebe Izrel nọ na-adịru mgbe ebighị ebi.”+ Ma ndị Izrel niile ji oké olu tie mkpu+ wee too Jehova n’ihi na a tọrọ ntọala ụlọ Jehova. Abụ Ọma 86:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma gị onwe gị, Jehova, bụ Chineke nke na-eme ebere, onye na-eme amara,+Onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye obiọma ya na eziokwu ya dị ukwuu.+ Abụ Ọma 103:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma obiọma Jehova na-adị site na mgbe ebighị ebi ọbụna ruo mgbe ebighị ebi+N’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ,+Ezi omume ya na-adịkwara ụmụ ụmụ ha,+
11 Ha wee malite ito+ Jehova na ikele ya site n’ịbụ abụ, sị, “n’ihi na ọ dị mma,+ n’ihi na obiọma* ya n’ebe Izrel nọ na-adịru mgbe ebighị ebi.”+ Ma ndị Izrel niile ji oké olu tie mkpu+ wee too Jehova n’ihi na a tọrọ ntọala ụlọ Jehova.
15 Ma gị onwe gị, Jehova, bụ Chineke nke na-eme ebere, onye na-eme amara,+Onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye obiọma ya na eziokwu ya dị ukwuu.+
17 Ma obiọma Jehova na-adị site na mgbe ebighị ebi ọbụna ruo mgbe ebighị ebi+N’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ,+Ezi omume ya na-adịkwara ụmụ ụmụ ha,+