Ọpụpụ 32:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee buru nwa ehi ahụ ha mere, kpọọ ya ọkụ ma gwerie ya ruo mgbe ọ dị ka ntụ,+ e mesịa, o fesasịrị ya n’elu mmiri+ wee mee ka ụmụ Izrel ṅụọ ya.+ Diuterọnọmi 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ebuuru m mmehie ahụ unu mere, ya bụ, nwa ehi+ ahụ, m wee kpọọ ya ọkụ ma gwerie ya, m gweriri ya nke ọma ruo mgbe ọ dị ka uzuzu; e mesịa, m wụnyere ntụ ya n’ime iyi nke si n’ugwu ahụ na-asọdata.+
20 O wee buru nwa ehi ahụ ha mere, kpọọ ya ọkụ ma gwerie ya ruo mgbe ọ dị ka ntụ,+ e mesịa, o fesasịrị ya n’elu mmiri+ wee mee ka ụmụ Izrel ṅụọ ya.+
21 Ebuuru m mmehie ahụ unu mere, ya bụ, nwa ehi+ ahụ, m wee kpọọ ya ọkụ ma gwerie ya, m gweriri ya nke ọma ruo mgbe ọ dị ka uzuzu; e mesịa, m wụnyere ntụ ya n’ime iyi nke si n’ugwu ahụ na-asọdata.+