1 Ihe E Mere 23:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Devid wee kee ha n’ìgwè n’ìgwè+ kenye ụmụ Livaị,+ bụ́ Geshọn, Kohat na Meraraị. 1 Ihe E Mere 24:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ụmụ Meraraị+ bụ Malaị+ na Mushaị;+ ụmụ Jaazaya bụ Bino.