Ọpụpụ 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mozis wee gwa nna nwunye ya, sị: “Ọ bụ n’ihi na ha na-abịakwute m ịjụ Chineke ase.+ 1 Samuel 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 (N’oge ochie n’Izrel, ọ bụrụ na nwoke na-aga ịjụta Chineke ase, ọ gaara ekwu, sị: “Bịanụ, ka anyị gakwuru onye ọhụ ụzọ.”+ N’ihi na onye a na-akpọ onye amụma taa, ihe a na-akpọ ya n’oge ochie bụ onye ọhụụ.) 1 Ndị Eze 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma Jehọshafat sịrị: “Ọ̀ bụ na e nweghị onye ọzọ bụ́ onye amụma Jehova n’ebe a? Ka anyị jụọkwa ase site n’ọnụ ya.”+
9 (N’oge ochie n’Izrel, ọ bụrụ na nwoke na-aga ịjụta Chineke ase, ọ gaara ekwu, sị: “Bịanụ, ka anyị gakwuru onye ọhụ ụzọ.”+ N’ihi na onye a na-akpọ onye amụma taa, ihe a na-akpọ ya n’oge ochie bụ onye ọhụụ.)
7 Ma Jehọshafat sịrị: “Ọ̀ bụ na e nweghị onye ọzọ bụ́ onye amụma Jehova n’ebe a? Ka anyị jụọkwa ase site n’ọnụ ya.”+