Ọpụpụ 12:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ngwa ngwa ahụ, Mozis kpọrọ ndị okenye niile nke Izrel+ wee gwa ha, sị: “Kpụrụnụ ewu na atụrụ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, gbuokwanụ anụ ememme ngabiga.+ 1 Ndị Kọrịnt 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Wepụnụ ihe iko achịcha ochie ahụ, ka unu wee bụrụ ntụ ọka ọhụrụ a gwakọtara agwakọta,+ dị ka unu bụ ihe na-ekoghị eko. N’ihi na, n’ezie, a chụwo+ nwa atụrụ ememme ngabiga+ anyị n’àjà, ya bụ, Kraịst.+
21 Ngwa ngwa ahụ, Mozis kpọrọ ndị okenye niile nke Izrel+ wee gwa ha, sị: “Kpụrụnụ ewu na atụrụ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, gbuokwanụ anụ ememme ngabiga.+
7 Wepụnụ ihe iko achịcha ochie ahụ, ka unu wee bụrụ ntụ ọka ọhụrụ a gwakọtara agwakọta,+ dị ka unu bụ ihe na-ekoghị eko. N’ihi na, n’ezie, a chụwo+ nwa atụrụ ememme ngabiga+ anyị n’àjà, ya bụ, Kraịst.+