Ọnụ Ọgụgụ 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’abalị iri na anọ n’ọnwa a, ná mgbede,+ ka unu ga-akwadebe ya n’oge ya a kara aka. Unu ga-akwadebe ya dị ka ụkpụrụ ya niile na usoro ya niile si dị.”+ Joshụa 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụmụ Izrel wee nọgide n’ebe ha mara ụlọikwuu na Gilgal, ha wee mee ememme ngabiga n’abalị iri na anọ n’ọnwa ahụ,+ n’anyasị, na mbara ọzara Jeriko. Ezra 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị ahụ bụbu ndị a dọọrọ n’agha wee mee ememme ngabiga+ n’abalị iri na anọ n’ọnwa mbụ.+
3 N’abalị iri na anọ n’ọnwa a, ná mgbede,+ ka unu ga-akwadebe ya n’oge ya a kara aka. Unu ga-akwadebe ya dị ka ụkpụrụ ya niile na usoro ya niile si dị.”+
10 Ụmụ Izrel wee nọgide n’ebe ha mara ụlọikwuu na Gilgal, ha wee mee ememme ngabiga n’abalị iri na anọ n’ọnwa ahụ,+ n’anyasị, na mbara ọzara Jeriko.