Ọpụpụ 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ọnwa a ga-abụrụ unu mbido ọnwa. Ọ ga-abụrụ unu ọnwa mbụ n’afọ.+ Levitikọs 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ọnwa mbụ, n’abalị iri na anọ n’ọnwa ahụ,+ ná mgbede, ka a ga-emere Jehova ememme ngabiga.+ Diuterọnọmi 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Na-eme ememme n’ọnwa Ebib,+ ị ga-emere Jehova bụ́ Chineke gị ememme ngabiga,+ n’ihi na ọ bụ n’ọnwa Ebib ka Jehova bụ́ Chineke gị kpọpụtara gị n’Ijipt, n’abalị.+ Esta 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ọnwa nke mbụ,+ ya bụ, n’ọnwa Naịsan, n’afọ nke iri na abụọ+ nke ọchịchị Eze Ahazuirọs, e fere Pua,+ ya bụ, Nza,+ n’ihu Heman kwa ụbọchị nakwa kwa ọnwa, ruo n’ọnwa nke iri na abụọ, ya bụ, n’ọnwa Eda.+
16 “Na-eme ememme n’ọnwa Ebib,+ ị ga-emere Jehova bụ́ Chineke gị ememme ngabiga,+ n’ihi na ọ bụ n’ọnwa Ebib ka Jehova bụ́ Chineke gị kpọpụtara gị n’Ijipt, n’abalị.+
7 N’ọnwa nke mbụ,+ ya bụ, n’ọnwa Naịsan, n’afọ nke iri na abụọ+ nke ọchịchị Eze Ahazuirọs, e fere Pua,+ ya bụ, Nza,+ n’ihu Heman kwa ụbọchị nakwa kwa ọnwa, ruo n’ọnwa nke iri na abụọ, ya bụ, n’ọnwa Eda.+