22 Hezekaya gwakwara ndị Livaị niile, bụ́ ndị ji ezi uche na-ejere Jehova ozi,+ okwu ruru ha n’obi.+ Ha wee rie oriri ahụ a kara aka ruo ụbọchị asaa,+ na-achụ àjà udo+ ma na-ekwupụtara Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha mmehie ha.+
8 Ha wee jiri olu dara ụda na-agụpụta+ ihe dị n’akwụkwọ ahụ, ihe dị n’iwu ezi Chineke, na-akọwa ya, na-emekwa ka o doo anya; ha nọkwa na-eme ka a ghọta ihe a na-agụpụta.+