1 Ihe E Mere 16:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 ha na Himan+ na Jedutọn,+ ka ha na-afụ opi,+ na-etikwa ájà na ihe ndị e ji abụrụ ezi Chineke abụ; tinyere ụmụ+ Jedutọn bụ́ ndị nọ n’ọnụ ụzọ ámá. 1 Ihe E Mere 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ụmụ Jedutọn:+ e wepụtara ụmụ Jedutọn, bụ́ Gedalaya+ na Ziraị+ na Jesheya,+ nakwa Shimiaị, na Hashabaya na Matitaya,+ mmadụ isii, bụ́ ndị nọ n’okpuru nna ha bụ́ Jedutọn, onye na-eji ụbọ akwara ebu amụma maka ikele Jehova ekele na inye ya otuto.+
42 ha na Himan+ na Jedutọn,+ ka ha na-afụ opi,+ na-etikwa ájà na ihe ndị e ji abụrụ ezi Chineke abụ; tinyere ụmụ+ Jedutọn bụ́ ndị nọ n’ọnụ ụzọ ámá.
3 N’ụmụ Jedutọn:+ e wepụtara ụmụ Jedutọn, bụ́ Gedalaya+ na Ziraị+ na Jesheya,+ nakwa Shimiaị, na Hashabaya na Matitaya,+ mmadụ isii, bụ́ ndị nọ n’okpuru nna ha bụ́ Jedutọn, onye na-eji ụbọ akwara ebu amụma maka ikele Jehova ekele na inye ya otuto.+