2 Ndị Eze 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ma ha egeghị ntị, kama ha nọ na-ekwesi olu ike+ dị ka ndị nna nna ha, bụ́ ndị na-enweghị okwukwe+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke ha nọ, kwesiri olu ike; Nehemaya 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ha onwe ha kwa, bụ́ nna nna anyị hà, mere omume mpako+ ma kwesie olu ike,+ ha egeghịkwa ntị n’ihe i nyere n’iwu. Ilu 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+
14 ma ha egeghị ntị, kama ha nọ na-ekwesi olu ike+ dị ka ndị nna nna ha, bụ́ ndị na-enweghị okwukwe+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke ha nọ, kwesiri olu ike;
16 “Ha onwe ha kwa, bụ́ nna nna anyị hà, mere omume mpako+ ma kwesie olu ike,+ ha egeghịkwa ntị n’ihe i nyere n’iwu.
29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+