Jeremaya 29:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-ekwe ka unu chọta m,’+ ka Jehova kwuru. ‘M ga-akpọkọta ndị unu a dọọrọ n’agha, sikwa ná mba niile na ebe niile m chụsasịrị unu kpọkọta unu,’+ ka Jehova kwuru. ‘M ga-akpọlatakwa unu n’ebe m mere ka e si dọrọ unu n’agha.’+
14 M ga-ekwe ka unu chọta m,’+ ka Jehova kwuru. ‘M ga-akpọkọta ndị unu a dọọrọ n’agha, sikwa ná mba niile na ebe niile m chụsasịrị unu kpọkọta unu,’+ ka Jehova kwuru. ‘M ga-akpọlatakwa unu n’ebe m mere ka e si dọrọ unu n’agha.’+