1 Ndị Eze 8:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 O wee ruo na ozugbo Sọlọmọn kpekusịrị Jehova ekpere a dum, rịọkwa arịrịọ ka o meere ya amara, o si n’ihu ebe ịchụàjà Jehova, bụ́ ebe o gburu ikpere+ n’ala gbasapụ ọbụ aka ya chee n’eluigwe,+ bilie; Abụ Ọma 95:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Batanụ, ka anyị fee ya ofufe, kpọọrọ ya isiala;+Ka anyị gbuo ikpere n’ala+ n’ihu Jehova bụ́ Onye kere anyị.+ Ọrụ Ndịozi 20:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Mgbe o kwuru ihe ndị a, o gburu ikpere n’ala,+ ya na ha niile, wee kpee ekpere.
54 O wee ruo na ozugbo Sọlọmọn kpekusịrị Jehova ekpere a dum, rịọkwa arịrịọ ka o meere ya amara, o si n’ihu ebe ịchụàjà Jehova, bụ́ ebe o gburu ikpere+ n’ala gbasapụ ọbụ aka ya chee n’eluigwe,+ bilie;
6 Batanụ, ka anyị fee ya ofufe, kpọọrọ ya isiala;+Ka anyị gbuo ikpere n’ala+ n’ihu Jehova bụ́ Onye kere anyị.+