2 Ndị Eze 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova, biko, tọọ ntị n’ala nụrụ.+ Jehova, biko, meghee anya gị+ hụrụ, nụrụkwa ihe Senakerib kwuru, nke o zitere iji kwaa Chineke dị ndụ emo.+ Abụ Ọma 33:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Lee! Anya Jehova dị n’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ,+Bụ́ ndị na-echere obiọma ya,+ Abụ Ọma 34:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Anya Jehova dị n’ebe ndị ezi omume nọ,+Ntị ya dịkwa ná mkpu enyemaka ha na-eti.+
16 Jehova, biko, tọọ ntị n’ala nụrụ.+ Jehova, biko, meghee anya gị+ hụrụ, nụrụkwa ihe Senakerib kwuru, nke o zitere iji kwaa Chineke dị ndụ emo.+
18 Lee! Anya Jehova dị n’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ,+Bụ́ ndị na-echere obiọma ya,+ Abụ Ọma 34:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Anya Jehova dị n’ebe ndị ezi omume nọ,+Ntị ya dịkwa ná mkpu enyemaka ha na-eti.+