Aịzaya 30:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ntị gị ga-anụkwa okwu n’azụ gị, sị: “Lekwa ụzọ.+ Jeenụ ije na ya,” ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya gaa n’aka nri ma ọ bụ gaa n’aka ekpe.+ Jeremaya 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Guzoronụ n’ụzọ hụrụ, jụọnụ ajụjụ okporo ụzọ ndị dịwara kemgbe oge ochie, bụ́ ebe ezi ụzọ dị ugbu a;+ jeekwanụ ije na ya+ ka ahụ́ ruo mkpụrụ obi unu ala.”+ Ma ha nọ na-asị: “Anyị agaghị eje ije na ya.”+ Jeremaya 42:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka Jehova bụ́ Chineke gị gwa anyị ụzọ anyị kwesịrị ije ije na ya na ihe anyị kwesịrị ime.”+
21 Ntị gị ga-anụkwa okwu n’azụ gị, sị: “Lekwa ụzọ.+ Jeenụ ije na ya,” ma ọ bụrụ na unu ahapụ ya gaa n’aka nri ma ọ bụ gaa n’aka ekpe.+
16 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Guzoronụ n’ụzọ hụrụ, jụọnụ ajụjụ okporo ụzọ ndị dịwara kemgbe oge ochie, bụ́ ebe ezi ụzọ dị ugbu a;+ jeekwanụ ije na ya+ ka ahụ́ ruo mkpụrụ obi unu ala.”+ Ma ha nọ na-asị: “Anyị agaghị eje ije na ya.”+