18O wee ruo mgbe ọtụtụ ụbọchị gasịrị+ na okwu Jehova ruru Ịlaịja ntị n’afọ nke atọ, sị: “Gaa gosi Ehab onwe gị, n’ihi na ekpebisiwo m ike ime ka mmiri zoo n’elu ala.”+
10“Rịọnụ Jehova ka o mee ka mmiri zoo+ n’oge ụla mmiri,+ rịọnụ Jehova bụ́ onye na-eme ka mmiri ruo n’ígwé ojii,+ onye na-eme ka mmiri zooro ndị mmadụ,+ zooro ahịhịa ndụ ọ bụla dị n’ubi.+