Ọnụ Ọgụgụ 33:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ha wee si n’Abrona kwalie maa ụlọikwuu n’Iziọn-giba.+ 1 Ndị Eze 22:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Jehọshafat rụrụ ụgbọ mmiri Tashish+ ka ha gaa Ofa bute ọlaedo; ma ha agaghị, n’ihi na ụgbọ mmiri ndị ahụ kpuru n’Iziọn-giba.+ 2 Ihe E Mere 20:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ehazaya wee mee ka ọ bụrụ onye òtù ya n’ịrụ ụgbọ mmiri ndị ga na-aga Tashish,+ ha rụkwara ụgbọ mmiri n’Iziọn-giba.+
48 Jehọshafat rụrụ ụgbọ mmiri Tashish+ ka ha gaa Ofa bute ọlaedo; ma ha agaghị, n’ihi na ụgbọ mmiri ndị ahụ kpuru n’Iziọn-giba.+
36 Ehazaya wee mee ka ọ bụrụ onye òtù ya n’ịrụ ụgbọ mmiri ndị ga na-aga Tashish,+ ha rụkwara ụgbọ mmiri n’Iziọn-giba.+