Diuterọnọmi 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Anyị wee si n’ebe ụmụnne anyị nọ, bụ́ ụmụ Isọ,+ ndị bi na Sia, n’ụzọ Araba,+ Ilat nakwa Iziọn-giba,+ gafere. “Anyị tụgharịkwara soro ụzọ ala ịkpa Moab.+ 2 Ndị Eze 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ ya wuru Ilat+ ma mee ka Juda nwetaghachi ya mgbe eze sooro nna nna ya hà dinaa. 2 Ndị Eze 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge ahụ, Rizin eze Siria nwetaghachiiri Idọm Ilat,+ mesịakwa chụpụ ndị Juu n’Ilat; ma ndị Idọm banyere n’Ilat wee biri n’ebe ahụ ruo taa.
8 Anyị wee si n’ebe ụmụnne anyị nọ, bụ́ ụmụ Isọ,+ ndị bi na Sia, n’ụzọ Araba,+ Ilat nakwa Iziọn-giba,+ gafere. “Anyị tụgharịkwara soro ụzọ ala ịkpa Moab.+
6 N’oge ahụ, Rizin eze Siria nwetaghachiiri Idọm Ilat,+ mesịakwa chụpụ ndị Juu n’Ilat; ma ndị Idọm banyere n’Ilat wee biri n’ebe ahụ ruo taa.