Diuterọnọmi 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Kama ọ bụ n’ihi na Jehova hụrụ unu n’anya,+ nakwa na ọ na-edebe iyi ọ ṅụụrụ nna nna unu hà,+ mere Jehova ji jiri aka dị ike kpọpụta unu,+ ka o wee napụta unu n’ụlọ ndị ohu,+ n’aka Fero eze Ijipt. 2 Ihe E Mere 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Haịram eze Taya+ wee dee akwụkwọ ozi zigara Sọlọmọn, sị: “Ọ bụ n’ihi na Jehova hụrụ ndị ya n’anya+ mere o ji mee gị eze ha.”+
8 Kama ọ bụ n’ihi na Jehova hụrụ unu n’anya,+ nakwa na ọ na-edebe iyi ọ ṅụụrụ nna nna unu hà,+ mere Jehova ji jiri aka dị ike kpọpụta unu,+ ka o wee napụta unu n’ụlọ ndị ohu,+ n’aka Fero eze Ijipt.
11 Haịram eze Taya+ wee dee akwụkwọ ozi zigara Sọlọmọn, sị: “Ọ bụ n’ihi na Jehova hụrụ ndị ya n’anya+ mere o ji mee gị eze ha.”+