1 Ndị Eze 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Haịram+ bụ́ eze Taya+ wee zigara Sọlọmọn ndị na-ejere ya ozi,+ n’ihi na ọ nụrụ na ọ bụ ya ka ha tere mmanụ ịbụ eze n’ọnọdụ nna ya; n’ihi na Haịram hụrụ Devid n’anya mgbe niile.+ 1 Ndị Eze 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 (Haịram+ bụ́ eze Taya bunyere Sọlọmọn+ ogwe osisi sida na ogwe osisi junipa, nakwa ọlaedo ruo n’ókè ọ masịrị ya,)+ na Eze Sọlọmọn nyere Haịram obodo iri abụọ n’ala Galili n’oge ahụ.+ 1 Ihe E Mere 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Haịram+ eze Taya+ wee zigara Devid ndị ozi, zigakwara ya osisi sida+ na ndị na-ewu mgbidi na ndị ọkwá nkà ka ha wuoro ya ụlọ.+
5 Haịram+ bụ́ eze Taya+ wee zigara Sọlọmọn ndị na-ejere ya ozi,+ n’ihi na ọ nụrụ na ọ bụ ya ka ha tere mmanụ ịbụ eze n’ọnọdụ nna ya; n’ihi na Haịram hụrụ Devid n’anya mgbe niile.+
11 (Haịram+ bụ́ eze Taya bunyere Sọlọmọn+ ogwe osisi sida na ogwe osisi junipa, nakwa ọlaedo ruo n’ókè ọ masịrị ya,)+ na Eze Sọlọmọn nyere Haịram obodo iri abụọ n’ala Galili n’oge ahụ.+
14 Haịram+ eze Taya+ wee zigara Devid ndị ozi, zigakwara ya osisi sida+ na ndị na-ewu mgbidi na ndị ọkwá nkà ka ha wuoro ya ụlọ.+