5Haịram+ bụ́ eze Taya+ wee zigara Sọlọmọn ndị na-ejere ya ozi,+ n’ihi na ọ nụrụ na ọ bụ ya ka ha tere mmanụ ịbụ eze n’ọnọdụ nna ya; n’ihi na Haịram hụrụ Devid n’anya mgbe niile.+
7 O wee ruo na ozugbo Haịram+ nụrụ okwu Sọlọmọn, ọ malitere ịṅụrị ọṅụ nke ukwuu, o wee sị: “Onye a gọziri agọzi+ ka Jehova bụ taa n’ihi na o nyewo Devid nwa maara ihe+ ịchị ndị a dị ọtụtụ!”+