1 Ndị Eze 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nye ohu gị obi na-erube isi iji kpee ndị gị ikpe,+ iji mata ihe dị iche n’ihe ọma na ihe ọjọọ;+ n’ihi na ònye pụrụ ikpe ndị gị nke a na-enye nsogbu+ ikpe?”+ Ilu 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ilu Sọlọmọn.+ Ọ bụ nwa maara ihe na-eme ka nna ya ṅụrịa,+ nwa nzuzu bụkwaara nne ya ihe iru uju.+ Ilu 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nwa na-abụ onye maara ihe n’ebe e nwere ịdọ aka ná ntị nke nna,+ ma, ọ bụ onye na-akwa emo bụ onye na-adịghị anụ ịba mba.+ Ilu 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ bụ nwa maara ihe na-eme ka nna ya ṅụrịa,+ ma onye nzuzu na-eleda nne ya anya.+ Ilu 23:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Nna onye ezi omume aghaghị ịṅụrị ọṅụ;+ onye bụ́ nna nke onye maara ihe ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihi ya.+
9 Nye ohu gị obi na-erube isi iji kpee ndị gị ikpe,+ iji mata ihe dị iche n’ihe ọma na ihe ọjọọ;+ n’ihi na ònye pụrụ ikpe ndị gị nke a na-enye nsogbu+ ikpe?”+
13 Nwa na-abụ onye maara ihe n’ebe e nwere ịdọ aka ná ntị nke nna,+ ma, ọ bụ onye na-akwa emo bụ onye na-adịghị anụ ịba mba.+