1 Samuel 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụrụ na mmadụ emehie mmadụ,+ Chineke ga-ekpechite ọnụ ya;+ ma ọ bụrụ na ọ bụ Jehova ka mmadụ mehiere,+ ònye ga-ekpechitere ya ekpere?”+ Ma ha egeghị nna ha ntị,+ n’ihi na ọ masịrị Jehova ugbu a igbu ha.+ Ilu 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye ọ bụla nke na-agbazi onye na-akwa emo na-akparị onwe ya,+ onye ọ bụla nke na-abara onye ajọ omume mba—ọ bụụrụ ya ihe ihere.+
25 Ọ bụrụ na mmadụ emehie mmadụ,+ Chineke ga-ekpechite ọnụ ya;+ ma ọ bụrụ na ọ bụ Jehova ka mmadụ mehiere,+ ònye ga-ekpechitere ya ekpere?”+ Ma ha egeghị nna ha ntị,+ n’ihi na ọ masịrị Jehova ugbu a igbu ha.+
7 Onye ọ bụla nke na-agbazi onye na-akwa emo na-akparị onwe ya,+ onye ọ bụla nke na-abara onye ajọ omume mba—ọ bụụrụ ya ihe ihere.+