Diuterọnọmi 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Kama ọ bụ n’ihi na Jehova hụrụ unu n’anya,+ nakwa na ọ na-edebe iyi ọ ṅụụrụ nna nna unu hà,+ mere Jehova ji jiri aka dị ike kpọpụta unu,+ ka o wee napụta unu n’ụlọ ndị ohu,+ n’aka Fero eze Ijipt. Diuterọnọmi 33:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ hụkwara ndị ya n’anya;+Ndị nsọ ha niile nọ gị n’aka.+Ha onwe ha nọ ọdụ n’ụkwụ gị;+Ha malitere ịnụ ụfọdụ n’ime okwu gị.+
8 Kama ọ bụ n’ihi na Jehova hụrụ unu n’anya,+ nakwa na ọ na-edebe iyi ọ ṅụụrụ nna nna unu hà,+ mere Jehova ji jiri aka dị ike kpọpụta unu,+ ka o wee napụta unu n’ụlọ ndị ohu,+ n’aka Fero eze Ijipt.
3 Ọ hụkwara ndị ya n’anya;+Ndị nsọ ha niile nọ gị n’aka.+Ha onwe ha nọ ọdụ n’ụkwụ gị;+Ha malitere ịnụ ụfọdụ n’ime okwu gị.+