Ilu 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye ya na ndị maara ihe na-eje ije ga-ama ihe,+ ma ihe agaghị agaziri onye ya na ndị nzuzu na-emekọ ihe.+ Aịzaya 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-emekwa ka ụmụ okoro bụrụ ndị isi ha, ndị na-achị n’aka ike ga-achịkwa ha.+ 2 Timoti 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na a ga-enwe oge mgbe ha na-agaghị anabata ozizi ahụ na-enye ezi ndụ,+ kama, dị ka ha si chọọ, ha ga-akpọkọtara onwe ha ndị ozizi ka ha wee na-anụ ihe na-atọ ha ụtọ ná ntị;+
20 Onye ya na ndị maara ihe na-eje ije ga-ama ihe,+ ma ihe agaghị agaziri onye ya na ndị nzuzu na-emekọ ihe.+
3 N’ihi na a ga-enwe oge mgbe ha na-agaghị anabata ozizi ahụ na-enye ezi ndụ,+ kama, dị ka ha si chọọ, ha ga-akpọkọtara onwe ha ndị ozizi ka ha wee na-anụ ihe na-atọ ha ụtọ ná ntị;+