3 Dị nnọọ ka m gbara gị ume ka ị nọrọ n’Efesọs mgbe m chọrọ ịgawa Masedonia,+ otú ahụ ka m na-eme ugbu a, ka i wee nye ụfọdụ ndị iwu+ ka ha ghara izi ozizi dị iche,+
10 ndị na-akwa iko,+ ndị nwoke na-edina ndị nwoke, ndị na-atọrọ mmadụ, ndị ụgha, ndị na-aṅụ iyi ụgha,+ na ihe ọ bụla ọzọ nke na-emegide+ ozizi nke na-enye ezi ndụ,+