Ọpụpụ 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 E mesịa, Fero ziri ozi wee kpọọ Mozis na Erọn wee gwa ha, sị: “Emehiewo m ugbu a.+ Jehova bụ onye ezi omume,+ ọ bụ mụ na ndị m mejọrọ. Abụ Ọma 89:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ezi omume na ikpe ziri ezi bụ ntọala nke ocheeze gị;+Obiọma na eziokwu na-abịa n’ihu gị.+ Jeremaya 50:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị niile hụrụ ha eripịawo ha,+ ndị iro ha asịwo,+ ‘Ikpe agaghị ama anyị,+ n’ihi na ha emehiewo Jehova bụ́ ebe obibi nke ezi omume+ na olileanya nke ndị nna nna ha,+ bụ́ Jehova.’”
27 E mesịa, Fero ziri ozi wee kpọọ Mozis na Erọn wee gwa ha, sị: “Emehiewo m ugbu a.+ Jehova bụ onye ezi omume,+ ọ bụ mụ na ndị m mejọrọ.
7 Ndị niile hụrụ ha eripịawo ha,+ ndị iro ha asịwo,+ ‘Ikpe agaghị ama anyị,+ n’ihi na ha emehiewo Jehova bụ́ ebe obibi nke ezi omume+ na olileanya nke ndị nna nna ha,+ bụ́ Jehova.’”