Ndị Ikpe 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka,+ sị: “Anyị emehiewo+ gị, n’ihi na anyị ahapụwo Chineke anyị wee na-efe Bel.”+ Hosia 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Bịanụ, ka anyị laghachikwuru Jehova,+ n’ihi na ya onwe ya adọrisịwo anyị,+ ma ọ ga-agwọ anyị.+ Ọ nọ na-eti anyị ihe, ma ọ ga-ekechi ọnyá anyị.+
10 Ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka,+ sị: “Anyị emehiewo+ gị, n’ihi na anyị ahapụwo Chineke anyị wee na-efe Bel.”+
6 “Bịanụ, ka anyị laghachikwuru Jehova,+ n’ihi na ya onwe ya adọrisịwo anyị,+ ma ọ ga-agwọ anyị.+ Ọ nọ na-eti anyị ihe, ma ọ ga-ekechi ọnyá anyị.+