1 Ndị Eze 15:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ikpeazụ, Esa sooro nna nna ya hà+ dinaa, e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid nna nna ya,+ Jehọshafat+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. 1 Ndị Eze 22:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ma Jehọshafat+ nwa Esa ghọrọ eze Juda n’afọ nke anọ nke ọchịchị Ehab bụ́ eze Izrel.
24 N’ikpeazụ, Esa sooro nna nna ya hà+ dinaa, e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà n’Obodo Devid nna nna ya,+ Jehọshafat+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.