1 Ihe E Mere 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Sọlọmọn mụrụ Rehoboam,+ Rehoboam amụọ Abaịja,+ Abaịja amụọ Esa,+ Esa amụọ Jehọshafat,+ 2 Ihe E Mere 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehọshafat+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya ma na-eme ka ọchịchị ya sie ike n’Izrel. 2 Ihe E Mere 20:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Jehọshafat+ wee na-achị Juda. Ọ dị afọ iri atọ na ise mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịrị afọ iri abụọ na ise na Jeruselem. Aha nne ya bụ Azuba,+ nwa Shilhaị. Matiu 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Esa amụọ Jehọshafat;+Jehọshafat amụọ Jehoram+Jehoram amụọ Ọzaya;
31 Jehọshafat+ wee na-achị Juda. Ọ dị afọ iri atọ na ise mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịrị afọ iri abụọ na ise na Jeruselem. Aha nne ya bụ Azuba,+ nwa Shilhaị.