2 Ndị Eze 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehọshafat wee sị:+ “Ọ̀ bụ na e nweghị onye amụma Jehova+ n’ebe a? Ka anyị jụọ Jehova ase site n’ọnụ ya.”+ Otu n’ime ndị na-ejere eze lzrel ozi wee zaa, sị: “E nwere Ịlaịsha+ nwa Shefat n’ebe a, bụ́ onye wụsara mmiri n’aka Ịlaịja.”+
11 Jehọshafat wee sị:+ “Ọ̀ bụ na e nweghị onye amụma Jehova+ n’ebe a? Ka anyị jụọ Jehova ase site n’ọnụ ya.”+ Otu n’ime ndị na-ejere eze lzrel ozi wee zaa, sị: “E nwere Ịlaịsha+ nwa Shefat n’ebe a, bụ́ onye wụsara mmiri n’aka Ịlaịja.”+