21 Ha wee bịa, onye ọ bụla obi ya kwaliri+ na onye ọ bụla mmụọ ya kpaliri, ha wee weta onyinye Jehova maka ọrụ ụlọikwuu nzute ahụ na maka ozi ya niile nakwa maka uwe nsọ ndị ahụ.
16 tinyere ọlaọcha na ọlaedo niile ị ga-ahụ n’ógbè Babịlọn a na-achị achị nakwa onyinye nke ndị gị+ na nke ndị nchụàjà bụ́ ndị na-enye ụlọ Chineke ha+ nke dị na Jeruselem onyinye n’afọ ofufo;