2 Ihe E Mere 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ime Jeruselem, Jehọshafat debere ụfọdụ n’ime ndị Livaị+ na ndị nchụàjà+ nakwa ụfọdụ n’ime ndị isi nke ọnụmara dị iche iche+ nke Izrel maka ikpe ikpe+ n’aha Jehova nakwa ịhụ maka okwu ikpe+ nke ndị bi na Jeruselem. Ezikiel 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee ruo n’afọ nke asaa, n’ọnwa nke ise, n’abalị iri n’ọnwa ahụ, na ụfọdụ n’ime ndị okenye Izrel bịara ịjụ Jehova ase.+ Ha wee nọdụ ala n’ihu m.+
8 N’ime Jeruselem, Jehọshafat debere ụfọdụ n’ime ndị Livaị+ na ndị nchụàjà+ nakwa ụfọdụ n’ime ndị isi nke ọnụmara dị iche iche+ nke Izrel maka ikpe ikpe+ n’aha Jehova nakwa ịhụ maka okwu ikpe+ nke ndị bi na Jeruselem.
20 O wee ruo n’afọ nke asaa, n’ọnwa nke ise, n’abalị iri n’ọnwa ahụ, na ụfọdụ n’ime ndị okenye Izrel bịara ịjụ Jehova ase.+ Ha wee nọdụ ala n’ihu m.+