Ezra 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị isi+ nke ndị bụ́ nna ndị Juda na nke ndị Benjamin, tinyere ndị nchụàjà na ndị Livaị, wee bilie, ya bụ, ndị niile mmụọ+ nke ezi Chineke kpaliri, ka ha lawa gaa wughachi ụlọ Jehova,+ nke dị na Jeruselem. Ezra 2:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ndị nchụàjà:+ Ụmụ Jedeya+ nke ụlọ Jeshụa,+ narị itoolu na iri asaa na atọ;
5 Ndị isi+ nke ndị bụ́ nna ndị Juda na nke ndị Benjamin, tinyere ndị nchụàjà na ndị Livaị, wee bilie, ya bụ, ndị niile mmụọ+ nke ezi Chineke kpaliri, ka ha lawa gaa wughachi ụlọ Jehova,+ nke dị na Jeruselem.